Gujarat Pollution Control Board

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Gọọmentị Gujarat guzobere Gujarat Pollution Control Board (GPCB) n'ubochi irí na isé n'ọnwa Ọktoba 1974 iji chebe gbụrụ-gbúrụ ébé obibi, gbochie ma chịkwaa mmetọ mmiri na Steeti Gujarat, nke na-ewere ọnọdụ dị mkpa na mmepe na mmepụta ihe nke mba ahụ. Kemgbe ọtụtụ afọ, e nyela Board ahụ Central Acts na Iwu ndị dị mkpa màkà njikwa mmetọ dịka a gwara ya site n'oge ruo n'ogè.

GPCB nwèrè isi ụlọ ọrụ ya na Gandhinagar, Gujarat na ụlọ ọrụ mpaghara iri abụo na asaá na Ahmedabad, Bharuch, Bhavnagar, Godhra, Jamnagar, Mehsana, Rajkot, Surat, Vadodara na Vapi...

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ramesh Sumant Mehta
  • Awaaz Foundation Òtù na-abụghị nke gọọmentị na Mumbai India, na-arụ ọrụ iji chekwaa ma melite gburugburu ebe obibi na maka ihe ndị ọzọ metụtara mmekọrịta mmadụ na ibe ya.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]