Gwer West

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

'Gwer West' bụ ọchịchị ime obodo na steeti Benue, Naijiria. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Naka.

o nwere ngalaba kansụl iri na ise na ndị ikwu; Sengev, Tsambe/Mbesev, Merkyen, Nyamshi, Gaambe-Ushin, Mbachohon, Mbapa, Tijime, Avihijime, Gbange/Tongov, Toughatee/Injaha, Sengev/Yengev, Saghev/Ukusu, Ikyagev, Mbabuande. Chief Daniel Ayua Abomtse bụ onye ọchịchị kacha ugbu a. Onye isi oche ugbu a bụ Hon (Mrs) Grace Igbabon. Onwere ebe ndi ozo di nkpa na ochichi ime obodo ma ewezuga isi ulo oru, ndia gunyere Orawe, Bunaka, Agagbe, Nagi, Aondoana, Kula, Jimba, Anguhar, Atukpu na Ajigba. Ikyande bụ ahịa ọzọ na-ewu ewu na Gwer West Local Government Area.