Héritier Watanabe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Héritier Watanabe
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Ọgọọst 1982 Dezie
Ebe ọmụmụKinshasa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, guitarist Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịCongolese rumba Dezie

Héritier Bondongo Kabeya (amụrụ na 29 Ọgọstụ na afọ 1982), nke a maara site na aha egwu ya dị ka Héritier Watanabe bụ onye na-agụ egwú na onye na-ede egwu na Congo, onye na-agba egwu si Kinshasa Democratic Republic of the Congo . Ọ malitere ịbụ abụ mgbe ọ dị afọ iri. Ọ bụ onye otu Wenge Musica Maison Mère site na afo 2001 ruo afọ 2015 ọ hapụrụ otu ahụ wee bịanye aka na Obouo Music Label nke David Monsoh ma wepụta aha mbụ ya "B.M" na Julai, na afọ 2016 na abọm mbụ ya "Carrière d'honneur - Retirada" na Nọvemba, na afọ 2016.[1][2][3][4]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Heriter Watanabe Onye na-eme ihe nkiri Congo na-arụ ọrụ na otu Wenge Musica Maison Mere

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Frank (2011). Musiques d'Afrique / Wenge Musica BCBG. Musiques-afrique. Archived from the original on 2019-07-24. Retrieved on 2019-08-01.
  2. Kevin (29 May 2015). HERITIER WATANABE DECIDE DE QUITTER WENGE MUSICA MAISON MERE (fr-FR). VOILA NIGHT. Archived from the original on 2017-01-09. Retrieved on 2019-08-01.
  3. Redaction (9 April 2015). HERITIER WATANABE: SIGNATURE DU CONTRAT AVEC DAVID MONSOH(OBOUO MUSIC) (fr-FR). Retrieved on 2019-08-01.
  4. Kingunza (1 December 2018). Digitalcongo.net | Héritier Watanabe lance un nouveau single sur la toile et se frotte les mains (fr-FR). Digitalcongo. Retrieved on 2019-08-01.