Habiba Zehi Ben Romdhane

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Habiba Zehi Ben Romdhane
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrench protectorate of Tunisia, Tunisia Dezie
Aha enyereHabiba Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Maachị 1950 Dezie
Ebe ọmụmụEl Ksar Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, physician Dezie
onye were ọrụTunis University Dezie
Ọkwá o jiMinister of Health Dezie
ebe agụmakwụkwọTunis University, Laval University, University of Chicago, University of Tokyo Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịno value Dezie

Habiba Zehi Ben Romdhane bụ minista ahụike nke Tunisia. Ọ malitere ọrụ na gọọmentị Tunisia nke malitere na Jenụwarị 28, 2011, mgbe ngagharị iwe wepụrụ ọchịchị aka ike ogologo oge.[1]

Habiba Zehi Ben Romdhane nwetara akara ugo mmụta ahụike ọha na eze site na Faculty of Medicine na Mahadum Tunis (1978) wee zụọ ọzọ na ahụike ọha mmadụ na Mahadim Laval (1979), Mahadum Chicago (1981) na Mahadam Tokyo (1988). Ọ bụ prọfesọ nke ọgwụ mgbochi na Faculty of Medicine na Mahadum Tunis na onye isi nke Laboratory for Research on the epidemiology and prevention of heartovascular diseases and arụwo ọrụ na World Health Organization. N'afọ puku abụọ na otu, ọ natara onyinye nke Maghreb societies of Medical Sciences. Ọ bụ onye guzobere Tunisian League of Epidemiology, na ndị ọzọ mba na mba ụwa na-ahụ maka ahụike.[2]

Habiba Zehi Ben Romdhane jikọtara aka guzobe Tunisian Association of Democratic Women na Tunisian Association for Development Research, na isi Tunisian nke Amnesty International.[2][3]

A mụrụ Habiba Zehi Ben Romdhane na 1950 na El Ksar na Gafsa Governorate nke Tunisia.[2] Di ya, Mahmoud Ben Romdhane, bụ onye na-ahụ maka akụ na ụba na onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ettajdid Movement.[3]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Belaid (30 January 2011). Photo of Habiba Zehi Ben Romdhane plus caption. Agence France-Presse, Getty Images. Retrieved on 28 January 2011.
  2. 2.0 2.1 2.2 Mme Habiba Ezzahi Ben Romdhane, ministre de la Santé publique. Leaders.com. Retrieved on 30 January 2011. (fr) Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Leaders.com" defined multiple times with different content
  3. 3.0 3.1 Tunisie : un universitaire et des chefs d'entreprise entrent au gouvernement. LeMonde.fr. Retrieved on 30 January 2011. (fr)