Habibah Ruth Garba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Habibah Ruth Garba
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụndị agha Dezie

Habibah Ruth Garba bụ Air Commodore na ndị agha elu na Naijiria. Ọ bụ nwanyị mbụ e buliri n'ọkwa Air Commodore na ndị agha elu na Naijiria. O ritere onyinye Karis n'afọ 2013 na onyinye Female Achievers nke nzukọ ụmụ nwanyị nọ na njikwa, azụmahịa na ọrụ ọha (a n'akpọ WIMBIZ na mkpọchi okwu bekee) emere n'afọ 2018 na Naijiria.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Habibah Ruth Garba bụ Air Commodore na otu ndi agha elu na Naijiria. Ọ bụ nwanyị mbụ e buliri n'ọkwa Air Commodore na ndi agha elu Naijiria. Ọ bụ onye mmeri nke 2013 Karis Award. Nke a bụ onyinye kwa afọ nke ụlọ ụka a na akpọ Household of God dị na Naijiria. Ihe nrite ahụ bụ akụkụ nke mmemme GRACE kwa afọ nke ụka malitere n'afọ 1990.[1][2][3] O yikwara onyinye Female Achievers na nzukọ ụmụ nwanyị dị na njikwa, azụmahịa na ọrụ ọha (WIMBIZ) e mere n'afọ 2018. E guzobere nzukọ ahụ iji mejuputa mmemme ndị na-akpalite, na-enye ike ma na-akwalite nnọchiteanya nke ụmụ nwanyị na ngalaba ọha na eze na nke onwe.[4]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Onye na-eme ihe ike Abubakar Sadique Abubakar

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]