Hacène Benaboura
Ọdịdị
Hacène Benaboura (1898-1960) bụ onye Algeria na-ese ihe. A na-ewere ya dị ka otu n'ime "ndị nna ochie nke ihe osise Algeria nke oge a".[1] N'afọ otu puku narị itoolu iri ise na asaa, ọ natara nnukwu ihe nrite maka nka nke Aljịria.[2]
Ndụ ya
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Benaboura na Algiers na 1898. [3] Ezinụlọ ya bụ ndị Tọkị.[3][4]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Naylor, Phillip C. (2004), Historical Dictionary of Algeria, Rowman & Littlefield, p. 91, ISBN 0810879190
- ↑ Salami, Gitti; Visona, Monica Blackmun, eds. (2013), "Algerian Artists and European Orientalists – 1940s", A Companion to Modern African Art, John Wiley & Sons, ISBN 978-1118515051
- ↑ 3.0 3.1 Vidal-Bué, Marion (2000), Alger et ses peintres, 1830-1960, Paris-Méditerranée, p. 249, ISBN 2842720954,
BENABOURA HACÈNE Alger 1898 - Alger 1961 Descendant d'une famille de notables d'origine turque demeurant à Alger depuis les frères Barbe- rousse, Benaboura est peintre en carrosserie avant de se livrer à sa passion pour la peinture.
. - ↑ Jordi, Jean-Jacques; Planche, Jean-Louis (1999), Alger, 1860-1939: le modèle ambigu du triomphe colonial, Autrement, p. 99, ISBN 2862608874,
...Hacène Benaboura, qui appartient à une famille de notables d'origine turque installés à Alger depuis le XVT siècle.
.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- ArtNet: Hacène Benaboura Nchịkọta ikike