Hadia Bentaleb
Ọdịdị
Hadia Bentaleb
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Algeria |
| Aha enyere | Hadia |
| Aha ezinụlọ ya | Bentaleb |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Ọgọọst 1980 |
| Ebe ọmụmụ | Algeria |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | fencer |
| Ụdị egwuregwu | fencing |
| So na | 2008 Summer Olympics |
Hadia Bentaleb ( Arabic </link> ; amuru 31 August 1980) bu onye ogbo épée nke Algeria. Bentaleb nọchitere anya Algeria na asọmpi olimpik n'oge okpomọkụ nke afọ 2008 na Beijing, ebe ọ gbara asọmpi na mmemme épée nke ụmụ nwanyị . Ọ meriri agba agba nke mbụ nke iri atọ na abụọ n'aka Emese Szász nke Hungary, jiri ọkpụ 4–15. [1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Women's Individual Épée – Round of 32. NBC Olympics. Archived from the original on 20 August 2012. Retrieved on 20 January 2013.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Profaịlụ - FIE