Hadiza Lantana Oboh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Hadiza Lantana Oboh (1959-191998) bụ onye Naịjiria na-anya ụgbọelu. Ọ bụ nwanyị mbụ na naanị nwanyị na-anya ụgbọelu maka Nigeria Airways.[1] E gburu ya na 8 Febụwarị n'ụlọ ya, n'ihe a na-enyo enyo na ọ bụ ndị ọrụ ụlọ ya.[2][3]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Oboh anọwo na-efe ụgbọ elu maka ụlọ ọrụ ụgbọ elu ọzọ ruo afọ ole na ole tupu ọ kwaga ịrụ ọrụ na Nigeria Airways.[4] Ọ maliteré na Nigeria Airways dị ka onye isi ụgbọ elu na Boeing 737-200.[2]

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Hadiza Lantana Oboh dị afọ iri atọ na itoolu mgbe e gburu ya.[2] Ndị uwe ojii hụrụ ozu ya rere ure n'ime tankị septịc n'ụlọ ya mgbe ha jidere onye na-elekọta ubi ya maka ịnwa ire ihe ndị nke ya. E boro ọtụtụ ndị ọrụ ụlọ Oboh ebubo igbu ọchụ ma hapụ ha na mgbapụta. Ha furu efu, ma mesịa gosipụta na ha nyere adreesị ụgha.[2][3]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ijeoma Thomas-Odia, Celebrating ‘First Ladies’ of the professions, The Guardian, 23 March 2019. Accessed 16 May 2020.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 Jo Daniel, The Tragic Story Of Captain Hadiza Lantana Oboh, Nigeria Airways’ First & Only Female Pilot, Information Nigeria, 20 June 2015. Accessed 16 May 2020.
  3. 3.0 3.1 Late Hadiza Lantana Oboh: Ex-Nigerian Airways pilot murdered in cold blood, Nigerian Flight Deck, 11 September 2016. Accessed 16 May 2020.
  4. West Africa, 1989, p.1922