Haifa Rahim

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Haifa Rahim
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịAlgeria Dezie
Aha enyereHaifa Dezie
aha ezinụlọ yaRahim Dezie
Ebe ọmụmụAlgiers Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Haifa Rahim, bụ onye Algeria na-eme ihe nkiri. A maara ya nke ọma dịka onye nduzi nke usoro telivishọn a ma ama Wlad Lahlal na maka ọrụ ya na ihe nkiri Gates of the Sun .[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2014, a họpụtara Rahim maka ihe nkiri Les portes du soleil: Algérie pour toujours (Gates of the Sun) nke Jean-Marc Minéo duziri.[2] Ihe nkiri ahụ nwere mmalite ya na 18 Machị afọ 2015 na Algeria nke nwetara otuto dị egwu ma mesịa gosipụta ya n'ọtụtụ mmemme ihe nkiri.[3] O mekwara ihe nkiri Algeria ruo mgbe ebighị ebi n'afọ 2014.[4]

N'afọ 2019, ọ pụtara na usoro telivishọn Wlad Lahlal nke Nasir al-Din al-Suhaili duziri.[5]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ụdị [Ihe e dere n'ala ala peeji]
2014 Ọnụ ụzọ ámá anyanwụ: Algeria ruo mgbe ebighi ebi Linda Ihe nkiri
2014 Algeria ruo mgbe ebighị ebi Ihe nkiri
2019 Wlad Lahlal Dalila Ihe nkiri TV

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Haifa Rahim: Schauspieler. filmstarts. Retrieved on 3 November 2020.
  2. der Sonne Blut der Sonne: Von Jean-Marc Minéo. filmstarts. Retrieved on 3 November 2020.
  3. HAIFA RAHIM: Acteur. allocine. Retrieved on 3 November 2020.
  4. Haifa Rahim. ivi.tv. Archived from the original on 3 November 2020. Retrieved on 3 November 2020.
  5. بمشاركة "باي" و"جمالي": مسلسل "أولاد الحلال"..دراما جزائرية تخطف الأنظار في رمضان وتحقق نسب مشاهدة قياسية. akhbarona.com. Retrieved on 3 June 2019.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]