Hajarat Yusuf

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hajarat Yusuf
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Septemba 1982 Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter Dezie
ụdị egwuregwutrack and field, egwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi400 metres Dezie
so na2002 Commonwealth Games Dezie

Àtụ:MedalTableTopHajarat Yusuf (amụrụ na 10 Septemba 1982) bụ onye Naijirịa na-agba ọsọ lara ezumike nká nke bụ ọkachamara na mita 400.

O ritere ọla nchara na 4 × 400 mita relay na 2002 Commonwealth Games, ma sọkwara mpi n'otu n'otu na 2002 n'erughị nke ikpeazụ. Na 2002 African Championships ọ mechara nke isii na mita 400 wee merie ọlaọcha na 4 × 400 mita relay.

Oge kachasị mma ya bụ 51.95 sekọnd, nke o nwetara na Juunị 2002 na Lagos.[1]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. All-Athletics.com. Archived from the original on 2017-02-18. Retrieved on 2022-10-25.