Halima Tayo Alao
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Halima Tayo Alao |
| Aha enyere | Halima |
| Aha ezinụlọ ya | Alao |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Disemba 1956 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-ese ụkpụrụ ụlọ, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister |
| Ọkwá o ji | Minister of Environment, Minister of Health |
| Ebe agụmakwụkwọ | Ahmadu Bello University, University of Ilorin |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Halima Tayo Alao bụ onye Naijiria na-ese ụlọ maka owuwu yana onye bụbu minista gburugburu ebe obibi na ụlọ mgbe onye isi ala Umaru Yar'Adua na-achị.
Ntọala
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Halima Tayo Alao n'ọnwa December n'ọnwa 1956. O nwere nzere Masters n' ihe gbasara isepụta ka esi aru ụlọ di iche iche na mahadum nke dị na Zaria n"afọ 1981. N'afọ 1982 o sonyere ndi oru oyibo nke Kwara State. ọ mechara bụrụ onye isi nke akpọrọ Permanent Secretary n'uụlọ Ministry of Works and Transport, Ilorin, Kwara State. O nwere nzere Masters na Public Administration n' afọ, 2003 na Mahadum nke ilorin University of Ilorin.[1] Site n'afọ 2005 rue July 2006 s ọ rụrụ dika Minista na-ahu maka ahụ ike.[2]
Minista Gburugburu ebe Obibi na Ụlọ Obibi
[dezie | dezie ebe o si]Halima Tayo Alao rụkwara ọru dika Minista na-ahu maka gburugburu nakwa ụlọ na afo 2007 bu nke onye isi ala Umaru Yaradua.[3]n afọ 2008 ewepụrụ ya na cabineti.N.[4] Nwepụ a bu maka nghọtaghe di n'etiti ya na minista nke otu patiAPC bu Chuka Odu[5]onye ọzọ nochitere anya ya bu John Odey, onye nke ahọpụtara na ọnwa December nafo 2008.[6]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Emmanuel Aziken (July 8, 2005). Ezekwesili, Mimiko, 10 others on new cabinet list * Senate begins screening today. OnlineNigeria Daily News. Archived from the original on 2016-03-03. Retrieved on 2009-12-16.
- ↑ The Federal Republic of Nigeria. Worldwide Guide to Women in Leadership. Retrieved on 2009-12-17.
- ↑ Yar'Adua names cabinet. Africa News (27 July 2007). Archived from the original on 28 September 2011. Retrieved on 2009-12-15.
- ↑ Lucky Nwankere, Abuja (October 30, 2008). BOOTED OUT! ...20 Ministers sacked, as Yar'Adua reshuffles cabinet ...Aondoakaa, Diezani Allison-Madueke, Ojo Maduekwe survive ...Modibbo, Daggash dropped. Archived from the original on August 17, 2010. Retrieved on 2009-12-17.
- ↑ Tobs Agbaegbu (4 November 2008). Sacking of 20 Ministers. NewsWatch Magazine. Archived from the original on 2012-11-01. Retrieved on 2009-12-17.
- ↑ Nosike Ogbuenyi, Abimbola Akosile and Sufuyan Ojeifo (19 December 2008). Yar'Adua Renews His Mission. ThisDay.