Haneen Ibrahim

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Haneen Ibrahim
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSudan Dezie
aha ezinụlọ yaIbrahim Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Jụn 2000 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-egwu mmiri Dezie
ụdị egwuregwuigwu mmiri Dezie
so naswimming at the 2016 Summer Olympics – women's 50 metre freestyle, swimming at the 2020 Summer Olympics – women's 50 metre freestyle Dezie

  Haneen Sami Bashir Ibrahim (Arabic; amụrụ na 29 June 2000) bụ onye Sudan na-egwu mmiri. O sonyere na asọmpi mita 50 nke ụmụ nwanyị na 2016 Summer Olympics, ebe ọ nọ n'ọnọdụ nke 84 na oge nke 36.25 sekọnd.[1] Ọ gakwaghị na ọkara ikpeazụ. Ibrahim nwere ihe ndekọ mba na mita 50 nke ụmụ nwanyị.

N'afọ 2019, ọ nọchitere anya Sudan na 2019 World Aquatics Championships nke e mere na Gwangju, South Korea. O sonyere na asọmpi mita 50 nke ụmụ nwanyị na 100 nke ụmụ nwanyị.[2][3] N'ihe omume abụọ ahụ, ọ gara n'ihu ịsọ mpi na ọkara ikpeazụ.[2][3] N'afọ 2021, o sonyere na asọmpi mita 50 nke ụmụ nwanyị na 2020 Summer Olympics nke emere na Tokyo, Japan.[4]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Haneen Ibrahim. Rio 2016. Archived from the original on 24 August 2016. Retrieved on 16 August 2016.
  2. 2.0 2.1 Women's 50 metre freestyle – Heats – 2019 World Aquatics Championships. 2019 World Aquatics Championships. Archived from the original on 26 July 2020. Retrieved on 26 July 2020.
  3. 3.0 3.1 Women's 100 metre freestyle – Heats – 2019 World Aquatics Championships. 2019 World Aquatics Championships. Archived from the original on 26 July 2020. Retrieved on 26 July 2020.
  4. Women's 50 metre freestyle – Heats. 2020 Summer Olympics. Archived from the original on 30 July 2021. Retrieved on 2 August 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]