Hanna Fogelström
Ọdịdị
Hanna Fogelström
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Sweden |
| Aha enyere | Hanna |
| Aha ezinụlọ ya | Fogelström |
| Aha otutu | Fågel |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Novemba 1990 |
| Ebe ọmụmụ | Partille Municipality |
| Ọrụ ọ na-arụ | handball player |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | winger |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | IK Sävehof |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu ịtụ bọl aka. |
| So na | 2012 Summer Olympics |
Hanna Fogelström (amụrụ 8 Nọvemba 1990) bụ onye ọkpụkpọ bọọlụ aka Sweden. Ọ na-egwuri egwu na otu mba Sweden wee sonye na asọmpi aka bọọlụ mba ụwa nke afọ 2011 na Brazil. [1] Ọ sokwa na ndị otu Sweden na asọmpi Olimpik nke afọ 2012 . [2]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]egwuri egwu na otu mba Sweden
- ↑ XX Women's World Championship 2011; Brasil – Team Roaster Denmark. International Handball Federation. Archived from the original on 26 December 2011. Retrieved on 7 December 2011.
- ↑ Hanna Fogelstrom Bio, Stats, and Results | Olympics at Sports-Reference.com (2020-01-14). Archived from the original on 14 January 2020. Retrieved on 8 June 2020.