Hannah Rueben
Ọdịdị
{{{1}}}
Hannah Amuchechi Rueben (amụrụ 14 Febụwari afọ1994) bụ nwaafọ Naijiria n'agba mgba a na kpọ freestyle[1]. N’egwuregwu Olimpik 2016, ọ gbara aka na Women’s freestyle n'arọ -69.
N’afọ 2020, o ritere nrite ọla edo n’ihe omume ụmụ nwanyị n’arọ 65 nke 2020 African Wrestling Championships . [1] [2]