Harriet Forte Kennedy
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Harriet |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Novemba 1931 |
Ebe ọmụmụ | Cambridge |
Ụbọchị ọnwụ ya | 12 Febụwarị 1994 |
ọrụ ọ na-arụ | administrator, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ, onye na-abụ abụ, curator |
ebe agụmakwụkwọ | Massachusetts College of Art and Design, School of the Museum of Fine Arts, Boston University, Harvard University, Northeastern University |
ụdị olu | soprano |
ngwa egwu | olu egwụ |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Harriet Arline Forte Kennedy (November 22, 1931 na February 12, 1994) bụ ónyé nchịkwa ebe ngosi nka America, ónyé na-ese ihe, na ónyé na-agụ egwu.
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya na Cambridge, Massachusetts, Kennedy gụrụ akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ dị n'ógbè ahụ tupu ọ gaa Massachusetts College of Art, Institute of Art Administration na Mahadum Harvard, na Mahaduma Northeastern, ébé ọ nwetara nzèrè bachelọ.[1] Ọ gụrụ akwụkwọ na School of the Museum of Fine Arts, Boston site na 1960 ruo 1965, wee malite ọmụmụ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Boston na 1965.[2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ malitere ọrụ ya na Museum of Fine Arts, Boston tupu ọ bụrụ osote ónyé nduzi nke Museum of Afro-American Artists.[1] Kennedy bụkwa ónyé coloratura soprano nke na-abụ abụ n'ebe niile na mpaghara Boston.[3][4]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Kennedy nwụrụ na Medford, Massachusetts n'afọ 1994. O nwèrè ụmụ atọ, gụnyere nwa nwanyị nkuchi.[5][1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 (29 March 2012) in Kristen Johnson & Ann Noling: A Legacy Remembered: The African American Community of West Medford. Author House, 99–. ISBN 978-1-4685-6368-9.
- ↑ Jules Heller (19 December 2013). North American Women Artists of the Twentieth Century: A Biographical Dictionary. Routledge. ISBN 978-1-135-63882-5.
- ↑ Johnson Publishing Company (12 February 1976). "Jet". Jet : 2004: 38–. ISSN 0021-5996.
- ↑ Johnson Publishing Company (13 August 1984). "Jet". Jet : 2004: 29–. ISSN 0021-5996.
- ↑ "Obituary for Harriet A. KENNEDY-Of", The Boston Globe, 1994-02-15, pp. 20. Retrieved on 2021-01-31.