Harriman Temi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

[1]Temi Harriman (amuru 1 Jenuarrị 1963) bu onye okaiwu Naijiria, onye ndoro-ndoro ochichi, na onye otu ulo omebe iwu, National Assembly na-okpuru Warri Federal Constituency n'okpuru nche anwụ nke All Peoples Party (APP).

Ndụ mmalite na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

. [2]Ọ bụ onye otu ụlọ omebe iwu maka Warri Federal Constituency n'okpuru All Peoples Party APP site na 1999 ruo 2003. ma debe oche ya maka oge ọzọ site na 2003 ruo 2007

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Admin (2017-02-20). HARRIMAN, Hon. Temi (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2023-03-01.
  2. Public offices held by Temi Harriman in Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2023-03-01.