Hasina Rahman
Ọdịdị
Hasina Rahman
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Hasina Rahman ( Bengali ) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bangladesh Nationalist Party na onye bụbu onye otu nzuko omeiwu Bangladesh nke oche ụmụ nwanyị echekwabara.
Ọ bụ nwunye Advocate Aminur Rahman. O nwere ụmụ anọ. Ụmụ nwoke abụọ na ụmụ nwanyị abụọ. Nwa nke mbụ Mridul Rahman bi na USA na nwa nwoke nke abụọ bụ Mrinal Rahman ya na ezinụlọ ya bi na Dinajpur.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]A họpụtara Rahman n'ụlọ omeiwu site n'oche ụmụ nwanyị echekwabara dị ka onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bangladesh Nationalist Party na 1979. [1]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]nwanyị echekwabar onyiri ụmu I nwanyị
- ↑ List of 2nd Parliament Members (bn). Bangladesh Parliament. Archived from the original on 4 September 2018. Retrieved on 20 March 2021.