Hasna Mohamed Dato

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hasna Mohamed Dato
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịDjibouti Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Novemba 1959 Dezie
Ebe ọmụmụObock Region Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the National Assembly of Djibouti, Member of the Pan-African Parliament, Member of the Pan-African Parliament Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Rally for Progress Dezie

Hasna Mohamed Dato (amụrụ ya na 10 Nọvemba n’ afo 1959) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo Djibouti na onye otu ndị omeiwu Pan-Afrikan si obodo Djibouti.[1]

A mụrụ Dato na Obock ma o bụkwazi onye otu People's Rally for Progress (RPP). A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu nke mba Djibouti na ntuli aka ndị omeiwu nke Jenụwarị afo 2003 dịla onye nke iri ato na ise na ndepụta ndị otu Union for a Presidential Majority (UMP) na mpaghara Djibouti.[1] Mgbe ntuli aka a gasịrị, a họpụtara ya dịka odeakwụkwọ-akụkọ nke Legislation ya na General Administration Commission na National Assembly na 26 Jenụwarị afo 2003.

N'abalị iri n'ọnwa Machị nke afọ 2004, ndị omeiwu mba ahụ họpụtara Dato dịla otu n'ime ndị otu ise mbụ nke Djibouti nke ndị omeiwu Pan-Afrikan.

Hụkwazie[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị omeiwu Pan-African

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Short CV at National Assembly website (fr). Archived from the original on December 2, 2005. Retrieved on 2016-11-10.. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "CV" defined multiple times with different content