Hatim Ammor
Ọdịdị
Hatim Ammor
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Morocco |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Ọgọọst 1981 |
| Ebe ọmụmụ | Casablanca |
| Asụsụ obodo | Arabic |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-abụ abụ |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
| Ụdị | Arabic music, Khaliji, music of Morocco |
| Webụsaịtị | http://www.hatimammor.ma |
| URL ndepụta weebụ | https://hatimammor.ma/feed/ |
Hatim Ammor (a mụrụ n'August 29, 1981) bụ onye na-agụ egwu Moroccan.[1] Ọ rụrụ ọrụ na Expo 2020.[2] A mụrụ Ammor n'afọ 1981 na Hay Mohammadi .[3] A chọpụtara na nwunye ya, Hind Tazi, nwere ọrịa kansa n'afọ 2019.[4] Ammor bụ onye nnọchi anya Oppo.[5]
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Objet de moqueries sur les réseaux sociaux, Hatim Ammor s'explique (VIDEOS)". Le Site Info (in French). 2021-09-29. Archived from the original on 2021-10-10. Retrieved 2021-10-10.
- ↑ ""Expo Dubaï 2020": Concert haut en couleurs de Hatim Ammor". Hespress Français (in French). 2021-10-03. Retrieved 2021-10-10.
- ↑ "Moroccan Singer Hatim Ammor Shoots in New York". Morocco World News (in Bekee). November 17, 2016. Retrieved 2021-10-10.
- ↑ Hatim, Yahia (September 11, 2019). "Celebrities Show Support for Wife of Moroccan Singer Hatim Ammor After Cancer Diagnosis". Morocco World News (in Bekee). Retrieved 2021-10-10.
- ↑ "Hatim Ammor offre sa notoriété à Oppo". Aujourd'hui le Maroc (in French). March 2, 2021. Retrieved 2021-10-10.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Hatim Ammor na IMDb