Hauwa Allahbura

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Hauwa Allahbura bụ nwanyi na-eme ihe nkiri na Nollywood ma bụrụkwa onye na emepụta ihe nkiri. Ọ bụ onye isi oche nke Cut24 Productions ma bụrụkwa onye mepụtara ma duzie ọtụtụ ihe nkiri gụnyere Gidi Blues (2016) The Eve (2018), and Code Wilo (2019).[1][2][3][4]. Ọ bụ onye mepụtara otu Pull Up Naija, a group that is sensitizing the Nigerian youth on the modus operandi of participating actively in the election process.[5][6][7]

  1. Agadibe, Christian (2020-04-12). I can never be second wife -Hauwa Allahbura, actress (en-us).
  2. Ekechukwu, Ferdinand (2020-10-17). Netflix Grabs Hauwa Allahbura's Eve.
  3. Oyewobi, Akin (2019-08-24). New Nollywood political thriller Code Wilo hits cinemas (en-GB).
  4. Ebirim, Juliet (2019-09-08). On Hauwa Allahbura's political thriller "Code Wilo" (en-GB).
  5. Thomas-Odia, Ijeoma (2022-04-30). Hauwa Allahbura sensitises young people ahead 2023. Archived from the original on 2022-10-19. Retrieved on 2022-10-19.
  6. Film Producer, Hauwa Allahbura, to Galvanise Youth for Next General Election through Pull-up Naija – THISDAYLIVE (2022-05-20).
  7. Yinka Davies, Hauwa Allahbura, others join forces to mobilize youths ahead of 2023 (en-GB) (2022-06-17).