Hawo Tako

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

   

Hawo Tako
Died 1948



Hawo Tako (nwụrụ n'afọ 1948) bụ onye ama ama na Somalia.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Hawo Tako bụ nke Abaskuul, ezinaụlọ Jidwaaq Absame nke bi na mpaghara Middle Juba nke Somalia yana ndagwurugwu Fafan na mpaghara Somalia nke Ethiopia. Onye otu SYL, Tako sonyere na ọgba aghara 1948 na Mogadishu nke sochiri nleta nke Four-Power Commission, ebe e gburu ya.[1] Mgbukpọ nke Mogadishu nke 1948 gbụrụ ọtụtụ mmadụ ịrị na anọ, gụnyere Hawo Tako onye nwara ichebe ndị ya.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Òtù Ndị Ntorobịa Somalia

Ihe edetụrụ[dezie | dezie ebe o si]

  1. Castagno, p.73

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]