Gaa na ọdịnaya

Hayet Omri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hayet Omri
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịTunisia Dezie
Aha enyereHayet Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Disemba 1981 Dezie
Ebe ọmụmụRegueb Dezie
Ọrụ ọ na-arụresearcher, inventor, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Assembly of the Representatives of the People Dezie
Ebe agụmakwụkwọNational Institute of Applied Science and Technology Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịEnnahda Movement Dezie

Hayet Omri (amụrụ na Disemba 13, 1981, na Regueb) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye na-emepụta ihe na Tunisia. Onye bụbu onye otu Ennahda, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchi anya ndị mmadụ na ntuli aka ndị omeiwu Tunisia nke afọ puku abụọ na iri na anọ maka Gọọmenti Sidi Bouzid.[1][2][3][4][5]

Ebenside

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "L'inventrice et député Hayet Omri 1ère Présidente d'honneur arabe de la FFI | Tekiano :: TeK'n'Kult" (in French). Retrieved 9 May 2022.
  2. "L'universitaire Hayet Omri remporte la médaille d'or des olympiades des jeunes inventeurs 2013 | Tekiano :: TeK'n'Kult" (in French). Retrieved 9 May 2022.
  3. "The engineer Hayet Omri". engineer.tn (in Asụsụ Arabiikị). February 9, 2017. Retrieved 9 May 2022.
  4. "Hayet Omri obtient le prix du meilleur ingénieur arabe de l'année 2016". African Manager (in French). 30 March 2016. Retrieved 9 May 2022.
  5. "La député et ingénieure tunisienne Hayet Omri parmi les 6 femmes les plus influentes au monde arabe | Tekiano :: TeK'n'Kult" (in French). Retrieved 9 May 2022.