Helen Olaye
Ọdịdị
Helen Olaye
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Helen |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Ọgọọst 1946 |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| So na | 1972 Summer Olympics |
Nkọwa Onwe
Nwaamala - Nigerian
Afọ ọmụmụ - 30 Ọgọstụ 1946 (afọ iri asaa na anọ)
Egwuregwu
Egwuregwu - ịgba ọsọ
Emume - 200 mita
Helen Olaye (amụrụ n'abalị iri atọ nke onwa ọgọstụ n'afọ 1946) bụ onye Naijiria na-agba ọsọ. Ọ sọ mpi na egwuregwu women's 200 metres na 1972 Summer Olympics.[1]