Helen Sauls-August
Ọdịdị
Helen Sauls-August | |
|---|---|
| Speaker of the Eastern Cape Provincial Legislature | |
| Assumed office 22 May 2019 | |
| Deputy | Mlibo Qoboshiyane |
| Preceded by | Noxolo Kiviet |
| Personal details | |
| Born | Helen Mercedes Sauls-August |
| Nationality | South African |
| Political party | African National Congress |
| Portfolio | Politician |
Helen Sauls-August
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Aha enyere | Helen |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Helen Mercedes Sauls-August bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na onye isi oche nke Eastern Cape Provincial Legislature ugbu a. A họpụtara ya n'ọkwa ahụ na Mee 2019. Ọ rụburu ọrụ dị ka MEC nke mpaghara maka Human Settlement na MEC maka Ahụike. Ọ bụ onye otu ndọrọndọrọ ọchịchị nke African National Congress . Sauls-August bụkwa onye kansụl nke Nelson Mandela Metropolitan Municipality.[1][2]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Eastern Cape to hold its first sitting for sixth administration", IOL news, 22 May 2019. Retrieved on 6 April 2020.
- ↑ "Helen Sauls-August ready for the Bhisho hot seat", HeraldLIVE, 25 May 2019. Retrieved on 6 April 2020.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Templeeti:Members of the Eastern Cape Provincial LegislatureTempleeti:S-start Templeeti:S-off Templeeti:Succession box |}