Helena Christina van de Pavord Smits

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Helena Christina van de Pavord Smits
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKingdom of the Netherlands Dezie
Aha enyereHelena Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Ọktoba 1867 Dezie
Ebe ọmụmụLeiden Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya27 Jenụwarị 1941 Dezie
Ebe ọ nwụrụLeiden Dezie
ŃnàFrederik Salomon van de Pavord Smits Dezie
Ọrụ ọ na-arụbotanical illustrator, onye ese, watercolorist, drawer Dezie
Ebe ọrụLeiden Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1882 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)1941 Dezie
Ọrụ ama amaFlora Batava, Netherlands Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaStadsarchief Rotterdam, Museum De Lakenhal, Koninklijke Bibliotheek, Naturalis Biodiversity Center Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie

 

Helena Christina van de Pavord Smits (1867-1941) bụ onye Dutch na-ese ihe osise. [1]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Pavord Smits na 21 Ọktoba 1867 na Leiden, Netherlands . [2] [3] gara Academie van Beeldende Kunsten, Den Haag (Royal Academy of Art, The Hague. Ọ mụụrụ Jan Philip Koelman, Willem van der Nat [nl], Timotheus Wilhelmus Ouwerkerk [nl), na Mathilde Frederika Wilhelmina Tonnet . [1] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ese ihe maka akwụkwọ akụkọ "Flora Batava" na Rijksherbarium te Leiden (National Herbarium of the Netherlands).

Pavord Smits nwụrụ na 27 Jenụwarị 1941, na Leiden . [2]

Ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. H.C. van d Pavord Smits. Plant Illustrations. Retrieved on 28 September 2020.
  2. 2.0 2.1 Pavord Smits, Helena Christina van de. Biografisch Portaal. Retrieved on 28 September 2020. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Biografisch Portaal" defined multiple times with different content
  3. Helena Christina van de Pavord Smits (nl). RKD. Retrieved on 28 September 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Mgbasa ozi metụtaraHelena Christina van de Pavord Smitsna Wikimedia Commons

Àtụ:ACArt