Hellen Auma Wandera

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hellen Auma Wandera
TitleMember of Parliament
Hellen Auma Wandera
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie

Hellen Auma Wandera bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda bụ onye nnọchi anya ụmụ nwanyị nke Busia District nke a họpụtara na ndị omeiwu nke iri na otu nke Uganda.

Mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Hellen Auma Wandera na Busia District na Dickson Wandera na Betty Afuro. Ọ gara Busia Parents Primary School maka PLE, mgbe ahụ gaa Great Obrem Memorial na Tororo District maka UCE ya na St. Peters Naalya (Spena International) maka ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya (UACE) tupu ọ banye na Mahadum Kyambogo maka Bachelor of Arts And Social Science.[1]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Ọ nwere njikọ na National Resistance Movement (NRM). O meriri Nina Nekesa, Fiona Nakku, Nabwire Sharon Veron Namumayi, Esther Busingye Wafula, Grace Nyakecho, Teddy Auma na Lilian Taaka na 2020 NRM Parliamentary Primaries.[2] Ọ nọchiri Jane Nabulindo Kwoba dị ka nwanyị omebe iwu maka Busia District na ntuli aka nke Uganda na afo puku abụọ na iri abụọ na otu 2021.[3][1]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Auma Wandera: Know your Member of Parliament (en). New Vision. Retrieved on 2022-02-16. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. Independent (2020-09-07). Another candidate declared winner of NRM polls in Busia after vote recount (en-US). The Independent Uganda. Retrieved on 2021-04-08.
  3. Hellen Auma Wandera Archives (en-US). The Independent Uganda. Retrieved on 2021-03-13.