Hellen Baleke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Hellen Baleke (amụrụ 3 Mee 1987) bụ onye na akụ ọkpọ na -amuta ịkụ okopo nke Uganda ama ama maka ịbụ nwanyị Uganda mbụ nwetara nrite ọla nchara na ịkụ ọkpọ na 2019 All Africa Games . [1] [2] [3][4]

Ọrụ ịkụ ọkpọ[dezie | dezie ebe o si]

Hellen Baleke malitere ịkụ ọkpọ n'afọ 2005 [5] dị ka onye a na-enye ọzụzụ na Rhino Club tupu ọ kwaga KCCA Boxing Club n'afọ 2008. [6] Ọ na-asọ mpi na ngalaba dị n'etiti.[7] Ọ nọchitekwara anya Uganda na mba ụwa na She Bombers ma bụrụ onye Mercy Mukankusi na-azụ.[8]

[3] Ọ nọchitere anya Uganda na 2014 AIBA World Boxing Championship na Jeju, South Korea, ebe ọ meriri n'aka onye meriri ihe nrite ọla edo, Claressa Shields.O sonyekwara na egwuregwu Afrịka nke afọ 2019, ebe ọ lụsoro Khadija El-Mardi ọgụ ka ọ na-aga inweta ihe nrite ọla nchara.

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Hellen Baleke na Sarah Bagoole [9] na Kayunga District. [10][11]

Hellen Baleke bụ nne ụmụ abụọ [9] ma bụrụkwa nwanne nwanyị nke She Bombers boxer, Diana Tulyanabo.[12][13]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. AIBA (16 November 2014). AIBA Women's World Boxing Championships Jeju 2014 Entry List by NOC. AIBA. Archived from the original on 26 September 2020. Retrieved on 11 March 2020.
  2. Female boxing coach wants more medals (en). Daily Monitor. Retrieved on 2020-03-11.
  3. 3.0 3.1 Muyita (2019-08-27). All Africa Games: Masembe, Ssemujju win quarterfinal bouts to enter medal bracket (en-US). Kawowo Sports. Retrieved on 2020-03-13.Muyita, Joel (2019-08-27). "All Africa Games: Masembe, Ssemujju win quarterfinal bouts to enter medal bracket". Kawowo Sports. Retrieved 2020-03-13.
  4. Zziwa. Ugandan boxers need special recognition (en-gb). The Observer - Uganda. Retrieved on 2020-03-13.
  5. Baleke beats the odds to become boxing's poster girl. www.newvision.co.ug. Retrieved on 2020-03-11.
  6. Baleke beats the odds to become boxing's poster girl. www.newvision.co.ug. Retrieved on 2020-03-13.
  7. Jackson. Olympics2020 Qualifiers: Bizarre, Coach Dropped, Receptionist On Plane (en-US). Archived from the original on 2020-02-15. Retrieved on 2020-03-13.
  8. Why Ugandan boxers flopped at the Africa Olympic qualifiers. www.newvision.co.ug. Retrieved on 2020-03-26.
  9. 9.0 9.1 Boxing sisters' dream made in Katanga Slum (en). Daily Monitor. Retrieved on 2020-03-13."Boxing sisters' dream made in Katanga Slum". Daily Monitor. Retrieved 2020-03-13.
  10. Female Boxers Fight to Survive in Ugandan Capital Slum | Voice of America - English (en). www.voanews.com. Retrieved on 2020-03-26.
  11. Sisters Pioneer Women's Boxing in Uganda (en-US). Global Press Journal (2015-09-07). Retrieved on 2020-03-11.
  12. Ugandan Women Put On Their Boxing Gloves | Inter Press Service. www.ipsnews.net. Retrieved on 2020-03-26.
  13. The queens of sport: Earning their place at the table of men (en). Daily Monitor. Retrieved on 2020-03-26.