Gaa na ọdịnaya

Hellen Makumba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hellen Makumba
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịZambia Dezie
Obodo maka egwuregwuZambia Dezie
Aha enyereHellen Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Mee 1996 Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter Dezie
Ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

 

Hellen Makumba (amụrụ na 16 Mee na afọ 1996) bụ onye na-eme egwuregwu na Zambia.[1] O sonyere na asọmpi 100 mita ụmụ nwanyị na 2019 World Athletics Championships.[2] Ọ nọchitekwara anya Zambia na afọ 2019 African Games ma sọọ mpi na 100 mita ụmụ nwanyị na 4 × 100 mita ụmụ nwoke.[3]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Hellen Makumba. IAAF. Retrieved on 30 September 2019.
  2. 100 Metres Women - Round 1. IAAF (Doha 2019). Retrieved on 30 September 2019.
  3. 2019 African Games – Athletics – Results Book. Archived from the original on 1 September 2019. Retrieved on 7 September 2019.


Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Hellen Makumba at World Athletics