Henrietta Kosoko

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Henrietta Kosoko bụ onye na-eme ihe nkiri Nollywood.[1] Ọ batara n'ọkwa n'afọ 1995 mgbe ọ pụtara na ihe nkiri Nollywood dịka Onome na Omolade . Ọ lụrụ onye na-eme ihe nkiri Jide Kosoko.[2][3][4][5] E liri ya n'ụbọchị nke iri n'ọnwa June n'afọ 2016.[6]

  1. 15 Things You May Not Know About Henrietta Kosoko (6 June 2016).
  2. "Nollywood actress, wife of Jide Kosoko, Henrietta Kosoko is dead - Vanguard News", Vanguard News, 6 June 2016. Retrieved on 31 March 2018. (in en-US)
  3. "15 Things You May Not Know About Henrietta Kosoko - INFORMATION NIGERIA", INFORMATION NIGERIA, 6 June 2016. Retrieved on 28 August 2018. (in en-US)
  4. Nigeria: Top 8 Nollywood Stars That Died In 2016 - Nigerian Bulletin - Trending News (en-US). Nigerian Bulletin - Trending News. Retrieved on 28 August 2018.
  5. "10 Stunning Photos of Henrietta Kosoko in Her Fifties - INFORMATION NIGERIA", INFORMATION NIGERIA, 7 June 2016. Retrieved on 28 August 2018. (in en-US)
  6. Star actress Henrietta Kosoko buried today - P.M. News (en-US). Retrieved on 3 August 2022.