Herbert Anijekwu
Ọdịdị
Herbert Anijekwu
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Herbert |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Disemba 1964 |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 20 Septemba 2013 |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Herbert Anijekwu (4 Disemba 1964 - 20 Septemba 2013) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agbachitere. Herbert Anijekwu - onye na-agbachitere bọọlụ Ọ gbara bọọlụ isii maka otu egwuregwu bọọlụ mba Naịjirịa n'afọ 1990 na 1991. Ndị otu bọọlụ mba Naịjirịa[1] A kpọkwara ya aha na ndị otu Naịjirịa maka asọmpi iko mba Afrịka nke afọ 1990. 1990 Iko Mba Afrịka[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Herbert Anijekwu. National Football Teams. Retrieved on 3 May 2021.
- ↑ African Nations Cup 1990 - Final Tournament Details. RSSSF. Retrieved on 3 May 2021.