Heritage Place (Lagos)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Heritage Place (Lagos)

Heritage Place bụ ụlọ ọrụ dị okpukpu iri na anọ na Alfred Rewane Road, Ikoyi, Lagos na ụlọ mbụ LEED kwadoro na obodo Naịjirịa.[1] Ụlọ ahụ nwere okpukpu iri na anọ nke ihe dịka 15,736sqm nke ohere ọfịs na 350 ebe a na-adọba ụgbọala. E wuchara ya na 15th nke Febụwarị, na afo 2016 ma ugbu a ọ nwere ọkwa ịgbazite nke 91%. Ihe ndị na-adịgide adịgide na-agụnye mbelata 30-40% na iji ike eme ihe, nnata okpukpu abụọ, uko ụlọ kwụ ọtọ, ala dị elu, ụlọ oriri na ọṅụṅụ na ụlọ ahịa kọfị, plaza yana nha ala dị nro site na 450sqm ruo 2,000sqm.[2][3][4]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Peter Howson (2020). EXAMPLE for others. The Business Year: Nigeria 2020. 
  2. Commercial High Rises on Kingsway Roaf. Castles. Archived from the original on December 12, 2017. Retrieved on December 12, 2017.
  3. Heritage Place. Estateintel. Retrieved on December 12, 2017.
  4. "FCMB Capital Markets Finances $65m Heritage Place’s First Green Building In Nigeria", Businessday, April 10, 2014. Retrieved on December 12, 2017.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Official website