Jump to content

Hermann Giliomee

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hermann Buhr Giliomee
A mụrụ ya (1938-04-04) 4 Eprel 1938 (afọ 86)
Sterkstroom, South AfricaSaụt Afrịka
Mba South Africa
Ọrụ (s) Onye nkuzi na onye edemede

Hermann Giliomee bụ onye edemede nke akụkọ ihe mere eme na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye bụbu Prọfesọ nke Ọmụmụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Mahadum Cape Town (1983-2002), Onye isi oche nke South African Institute of Race Relations (1995-1997) na Prọfesor pụrụ iche nke akụkọ ihe ochie na Mahadum Stellenbosch . [1]

O so guzobe Die Suid-Afrikaans, akwụkwọ akụkọ echiche nke Afrikaans na 1984. Giliomee bụ onye na-ede akụkọ oge niile maka Cape Times, The Rand Daily Mail na akwụkwọ akụkọ ndị ọzọ site na 1980 ruo 1997 ma na-ede kọlụm ndọrọ ndọrọ ọchịchị maka akwụkwọ akụkọ ụtụtụ Afrikaans Die Burger, Beeld na Volksblad.

Akwụkwọ Hermann Giliomee dere

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ethnic power mobilized – Can South Africa change ? (Co-author: Heribert Adam), Yale University Press, 1979
  • Die Kaap tydens die eerste Britse bewind, 1795–1803, 1971
  • The parting of the ways, 1982
  • Up against the fences, 1985
  • The Shaping of South African Society 1652–1840, 1988
  • From apartheid to nation-building, 1989
  • Negotiating South Africa's future, 1989
  • The Bold experiment, 1994
  • The awkward embrace, 1999
  • Kruispad, 2001
  • The Afrikaners: biography of a people, 2003, Àtụ:ISBN, University of Virginia Press / Tafelberg Publishers;

    expanded and updated edition, 2010, Àtụ:ISBN
  • Die Afrikaners: `n Biografie, 2004
  • 'n Vaste plek vir Afrikaans (Co-author: Lawrence Schlemmer), Protea Boekhuis, 2006
  • Nog altyd hier gewees – Die storie van 'n Stellenbosse gemeenskap, Tafelberg, 2007
  • New History of South Africa, Àtụ:ISBN, both Co-editor: Bernard Mbenga, 2007, 464 pp, 600 illustrations[2]

    Nuwe geskiedenis van Suid-Afrika, Àtụ:ISBN

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]

1."Herman n Giliomee". akụkọ ọhụrụ. Ewetara site na nke izizi na 6 Junn 2011. Eweputara 11 machii 2011. 2."Maka Nuwe Geskied enis van Suid- Afrika". Tafelberer g NB publishers eweputara 14 Jenuwari 2013.

  1. Hermann Giliomee. New History. Archived from the original on 6 June 2011. Retrieved on 11 March 2011.
  2. About Nuwe Geskiedenis van Suid-Afrika. Tafelberg. NB Publishers. Retrieved on 14 January 2013.