Hirut Desta

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Princess Hirut Desta (also Princess Ruth Desta) bụ nwaRas Desta Damtew na Princess Tenagnework Haile Selassie, na nwa nwa Emperor Haile Selassie of Ethiopia.Àtụ:Cn[citation needed] Ọ bụ nwanyị dị ya nwuru bụ General Nega Tegegn, onye bụ onyeisi na achi obodo Begemder na Semien. Nathaniel T. Kenney kọwara ya dika "trim,princess na, achi obodo" onye "ihere anaghi eme ịnata ihe onye na aru ọru ji aru ọru, ama mụ, na. egosi ya ka ọ ga eji ya"

Princess Hirut gụrụ akwụkwọ na School of St Clare (nke a kpọrọ Bolitho School), Penzance, Cornwall, [1] na Clarendon School for Girls, Abergele, North Wales.

Derg tụrụ ya mkpọrọ site na 1974 ruo 1988. Princess Hirut Desta nwụrụ na London mgbe ọ dị afọ 85 n'afọ 2015, e mekwara emume olili ozu ya na Holy Trinity Cathedral dị na Addis Ababa.

Nkwado[dezie | dezie ebe o si]

  • Onye isi oche nke Kọmitii maka mweghachi nke Chọọchị nke Lalibela.

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Nsọpụrụ mba[dezie | dezie ebe o si]

  • Dame Grand Cordon nke Order of the Queen of Sheba.
  • Ihe nrite nke okpueze eze (1930).
  • Ihe nrite Jubilee (1955).
  • Ihe nrite Jubilee (1966).

Ndị nna nna[dezie | dezie ebe o si]

 

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Michael Sagar-Fenton (2017). Penzance in 50 Buildings. Amberley Publishing. ISBN 9781445665863.