Hiwot Gebrekidan
Ọdịdị
Hiwot Gebrekidan
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Mee 1995 |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
Hiwot Gebrekidan (amụrụ n'abali iri na otu nke ọnwa Mee afọ 1995) bụ onye Etiopia na-agba ọsọ ogologo oge.
N'afọ 2012, o ritere ihe nrite ọlaọcha na ihe omume puku mita atọ nke ụmụ nwanyị na World Junior Championships na ọgbugba ọsọ nke emere na Barcelona, Spain.
O meriri n'ọsọ ụmụ nwanyị na afọ 2017 Tiberias Marathon nke e mere na Israel. N'afọ 2019, ọ meriri n'ọsọ ụmụ nwanyị na Guangzhou Marathon nke e mere na Guangzhou, China.[1] O setịpụkwara ihe ndekọ ọhụrụ nke 2:23:50.[2]
N'onwa Eprel afọ 2021, ọ meriri Marathon Milano City nke emere na Milan, Italy. Na ọnwa Septemba 2021, ọ gụchara n'ọkwa nke abụọ na asọmpi ụmụ nwanyị na Marathon na Berlin, Germany. [3] [4]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Pacemaker wins Abu Dhabi Marathon – weekly round-up", Athletics Weekly, 9 December 2019. Retrieved on 26 September 2021.
- ↑ "Ethiopians dominate Guangzhou Marathon, seven runners break event record", Xinhua, 8 December 2019. Retrieved on 13 February 2020.
- ↑ "Ethiopians Gebreslase and Adola win Berlin marathon as Bekele falls short in world record bid", Olympics.com, 26 September 2021. Retrieved on 26 September 2021.
- ↑ "Ethiopia’s Guye Adola and Gotytom Grebreslase are the surprise winners of the 2021 Berlin Marathon", Canadian Running, 26 September 2021. Retrieved on 26 September 2021.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Hiwot Gebrekidan at World Athletics