Hope Squire

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Evelyn Hope Squire Merrick[1] (1878 ruo afọ 1936) bụ onye Britain na-ede egwu, onye na-akpọ piano, na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke kwadoro ikike ụmụ nwanyị, iri akwụkwọ nri, Esperanto, na egwu ọhụrụ.[2][3] Ọ megidere England itinye aka na Agha Ụwa Mbụ. O bipụtara ma rụọ ọrụ n'okpuru aha Hope Squire na Hope Merrick .[4][5]

A mụrụ Squire na Southport n'aka injinia na onye na-ede uri John Barret Squire na nwunye ya.[3] Ọ lụrụ onye na-ede egwu Frank Merrick n'afọ 1911.[6]

Squire mụụrụ piano na Henry Gadsby, Tobias Matthay, na Ernst von Dohnanyi. Ọ kụziri piano ma mee ihe ngosi na London Steinway Hall na ebe ndị ọzọ.[7] Ya na Merrick jikọrọ aka nye egwu egwu maka piano abụọ. Mgbe ụfọdụ, ha na-akpọ egwu ọhụrụ n'agwaghị ndị na-ege ntị aha onye dere ya. N'otu n'ime ihe ngosi ndị a n'afọ 1915, ha mere otu egwu abụọ nke Claude Debussy Tian La Mer.[8]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Evelyn Hope Squire (1878 - 1935) - Vocal Texts and Translations at the LiederNet Archive. www.lieder.net. Retrieved on 2021-12-28.
  2. Cohen (1987). International Encyclopedia of Women Composers (in en). Books & Music (USA). ISBN 978-0-9617485-1-7. 
  3. 3.0 3.1 Merrick. Papers. archives.bristol.ac.uk. Retrieved on 2021-12-28. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content
  4. "…we are utterly odd."[1 A collaborative life in both music and politics]. www.conservatoiredeparis.fr. Retrieved on 2021-12-28.
  5. Merrick. Hope Squire (en). www.worldcat.org. Retrieved on 2021-12-28.
  6. Frank Merrick: A Recorded Legacy (en). www.wyastone.co.uk. Retrieved on 2021-12-28.
  7. (1902) Musical Courier (in en). 
  8. "Zer is no Modern French Musik": Debussy Reception in Manchester during the First World War (fr). www.conservatoiredeparis.fr. Retrieved on 2021-12-28.