Horace Belshaw

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

.Horace Belshaw (9 Febrụwarị 1898 - 20 Maachị 1962) bụ onye nkuzi New Zealand, ọkachamara n'ihe gbasara akụ na ụba na prọfesọ mahadum.  Amụrụ ya na Wigan, Lancashire, England na 9 February 1898.[1]

.[1]Na 1935, e nyere ya nrite Jubilee Silver nke King George V

  1. "Official jubilee medals", Evening Post, 6 May 1935, p. 4. Retrieved on 2 July 2013.