Hortense Béwouda

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hortense Béwouda
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereHortense Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Ọktoba 1978 Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi400 metres Dezie
so na2004 Summer Olympics Dezie

Hortense Béwouda (amụrụ n'abalị iri na itoolu n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1978) bụ onye Cameroon na-agba ọsọ nke bụ ọkachamara na mita 400.

Oge kachasị mma ya bụ 51.04 sekọnd, nke o nwetara na onwa nke isii, na afọ 2004 na Algiers. Ọ na-ejide ihe ndekọ mba ugbu a na 4 x 400 mita relay na 3:27.08 nkeji, ya na ndị otu Mireille Nguimgo, Carole Kaboud Mebam na Delphine Atangana nwetara n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2003 na Paris.

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Egwuregwu Ebe a na-anọ Nsonaazụ Ihe ndị ọzọ
2002 Mmeri Afrịka Radès, Tunisia Nke anọ 400 mita
Iko Mba Ụwa Madrid, Spain Nke anọ 4 × 400 m relay
2004 Mmeri Afrịka Brazzaville, Congo Nke atọ 400 mita

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Hortense Béwouda at World Athletics