Hossein Sadri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hossein Sadri
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịIran Dezie
Aha enyereHossein Dezie
aha ezinụlọ yaSadri Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Ọktoba 1979 Dezie
Ebe ọmụmụTabriz Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ese ụkpụrụ ụlọ Dezie
ebe agụmakwụkwọIslamic Azad University of Tabriz Dezie

Ọkà mmụta Hossein Sadri bụ onye Iran na Azerbaijan, na onye ọkà mmụta Turkey, onye na-ese ụkpụrụ ụlọ, onye na-emepụta obodo na onye na-eme ihe iji ịhụ maka ikike ihe ruuru mmadụ. Ọ na-arụ ọrụ ugbu a dị ka onye nkuzi dị elu na School of Art & Design na Mahadum Coventry.[1] N'agbata afọ 2010 na 2021, ọ rụrụ ọrụ dị ka prọfesọ zuru oke nke ihe owuwu na ime obodo na Mahadum Girne American ebe o nwere ọkwa onye isi nke Faculty of Architecture, Design & Fine Arts n'agbata oge 2012-2016.[2] O nwekwara ọkwa nkuzi na nyocha na Islamic Azad University of Tabriz na IRAN (2003-2005), National Academy of Sciences na AZERBAIJAN (2006), The American University in Canterbury - UK (2011), na The City University of New York na USA (2018). Ọ gụrụ akwụkwọ na ngalaba nke Architecture, Philosophy, na Environmental Sciences and Policy na Islamic Azad University of Tabriz na IRAN (1997-2005), Gazi University (2006-2010), Hacettepe University (2007), na Yildiz Technical University (2007) na TURKEY, na Central European University na HUNGARY (2007 & 2008).[3] Akwụkwọ edemede nzere Ph.D. ya nke akpọrọ Architecture and Human Rights bụ ọmụmụ nke ikike mmadụ.[4] Ọ bụ otu n'ime ndị guzobere AUMME (Architecture and Urbanism in the Mediterranean and the Middle East), netwọk agụmakwụkwọ na ọkachamara mpaghara na ngalaba nke ihe owuwu na oche nke nzukọ nke abụọ ya na 2014.[5][6] Dị ka onye isi oche nke CAUMME-Contemporary Architecture and Urbanism nke abụọ na Mediterranean na Middle-East International Conference, ọ meghere mkparịta ụka banyere njedebe nke oge ọkachamara na ihe owuwu site na iwebata okwu ahụ bụ Post-Professionalism.[7] O sokwa wee dezie Cities without Capitalism, okwu mbido nke Peter Marcuse dere nke Routledge bipụtara n'afọ 2022.[8]

Dị ka onye na-alụ ọgụ ịhụ maka ihe ndị ruuru mmadụ ọ bụ onye otu Amnesty International. Ọzọ kwa, kemgbe afọ 2006 ọ rụrụ ọrụ dịka onye nhazi Ankara, onye nhazi mba nke ime ihe Ngwa ngwa na Turkey, onye nhazi nke Counter Terror na ikpe ziri ezi, onye nhazi Istanbul, onye mmekọrịta EU nke Amnesty International Turkey, onye otu International Relations Group na onye nhazi mba maka agụmakwụkwọ ikike ihe ruuru mmadụ na Turkey.[9]

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Akwụkwọ ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Urbanization as Taxidermy: 'Man'hattanization of Mannahatta [15]
  • Miniature as a way of representation in design studio: a case study,[16]
  • De-Urbanization and the Right to the De-Urbanized City,[17]
  • Urbanization: Planting Forests in Pots [18]
  • Urban Cages and Domesticated Humans [19]
  • Profession vs Ethics [20]
  • "Özgürleştirici Mimarlık Eğitimi" (Liberating Architectural Education),[21] Journal of Critical Pedagogy, 2013
  • “Etik Bir Sorun Olarak Mimarlar İş-Galindeki Mimarlik" (Architecture Under the Occupation of Architects as an Ethical Problem),[22] Serbest Mimar Journal, 2013
  • “Professional Ethics in Architecture and Responsibilities of Architects towards Humanity”,[23] Turkish Journal of Business Ethics, 2012
  • “Mimarlık ve İnsan Hakları” (Architecture and Human Rights),[24] Mimarlik Journal of Architecture, 2012
  • “Şark Şehrinin Uyanışı: Nakş-I Cihan Meydanının İnşası ve Şehircilikte İfahan Okulu” (Revival of an Eastern City: Construction of Naqsh-e Jahan Square and Isfahan School of Urbanism),[25] Mimarlik Journal of Architecture,2011
  • “Mekan ve İnsan Hakları” (Space and Human Rights),[26] 2011
  • “Kadınların Kent Hakkı” (Women's Right to the City),[27] 2011

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

  • - Ihe nrite mbụ na akwụkwọ ozi nsọpụrụ na ọmụmụ na nnyocha, Ministry of Education (Iran), 1994
  • - Ihe nrite mbụ na akwụkwọ ozi ekele na ọmụmụ na nnyocha, Ministry of Education (Iran), 1996
  • - Ihe nrite mbụ na akwụkwọ ozi ennele na ọmụmụ na nyocha, Ministry of Education (Iran), 1997
  • - Ph.D. Fellowship, The Scientific and Technological Research Council of Turkey - TUBITAAK, 2006-2010
  • - Ohere maka ọmụmụ, Dignity International, 2007
  • - Summer School Fellowship, Mahadum Central European, 2007
  • - Onyinye Nzukọ, European Science Foundation, 2008
  • - Summer School Fellowship, UNDP Regional Office na Central European University, 2008[28]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Hossein Sadri.
  2. Message of the Dean. Faculty of Architecture, Design & Fine Arts. Girne American University. Archived from the original on November 6, 2013. Retrieved on September 1, 2013.
  3. Editorial Team. www.formacivitatis.com. Retrieved on 2019-06-28.
  4. Turkish News - Latest News from Turkey (en). Hürriyet Daily News. Retrieved on 2019-06-28.
  5. About Us. Archived from the original on 2015-10-31. Retrieved on 2015-08-26.
  6. Caumme Ii. Archived from the original on 2015-09-23. Retrieved on 2015-08-26.
  7. CAUMME II Scope. Archived from the original on 2014-01-09. Retrieved on 2013-09-01.
  8. Cities Without Capitalism.
  9. Hossein Sadri | The City College of New York - Academia.edu. ccny1-cuny.academia.edu. Archived from the original on 2019-12-19. Retrieved on 2019-06-28.
  10. (2018) Neo-liberalism and the Architecture of the Post Professional Era, The Urban Book Series (in en). Springer International Publishing. DOI:10.1007/978-3-319-76267-8. ISBN 9783319762661. 
  11. (2018-02-23) Architecture, City and Human Rights (in en). Lulu.com. ISBN 9781365953910. 
  12. (2018-01-18) Miniatecture: Transition Town Design (in en). Lulu.com. ISBN 9781387488995. 
  13. Sadri, Hossein Sadri, Senem Zeybekoglu. Mimarlık, Mekan - Kent, Kentsel Dönüşüm ve İNSAN HAKLARI (in en). Hossein Sadri. ISBN 9786050104448. 
  14. Archive copy. Archived from the original on 2018-11-04. Retrieved on 2023-04-17.
  15. (2021) "Urbanization as taxidermy: "Man"hattanization of Mannahatta". Archnet-IJAR: International Journal of Architectural Research 15 (2): 434–446. DOI:10.1108/ARCH-01-2020-0006. 
  16. (2019) "Miniature as a way of representation in design studio: A case study". Archnet-IJAR: International Journal of Architectural Research 13 (2): 408–424. DOI:10.1108/ARCH-02-2019-0037. 
  17. (2018) "Deurbanization and the right to the deurbanizaed city". Anduli (17): 205–219. DOI:10.12795/anduli.2018.i17.10. 
  18. Urbanization: Planting Forests in Pots | Journal of Contemporary Urban Affairs. Archived from the original on 2018-03-22. Retrieved on 2023-04-17.
  19. Hariry, Zhino (2017-01-01). "The Influence of Globalization on Distracting Traditional Aesthetic Values in Old Town of Erbil" (in en). International Journal of Contemporary Urban Affairs 1 (1): 56–66. DOI:10.25034/1761.1(1)56-66. ISSN 2475-6156. 
  20. Zhang, Donia (2017-07-01). "Courtyard Housing in China: Chinese Quest for Harmony" (in en). International Journal of Contemporary Urban Affairs 1 (2): 38–56. DOI:10.25034/ijcua.2017.3647. ISSN 2475-6156. 
  21. Eleştirel Pedagoji. Archived from the original on 2014-08-11. Retrieved on 2023-04-17.
  22. Sadri, Hossein (March 2013). "Etik Bir Sorun Olarak Mimarlar İş-Galindeki Mimarlik (Architecture Under the Occupation of Architects, an Ethical Problem)" (in en). Serbest Mimar Journal of Architecture. 
  23. http://www.isahlakidergisi.com/pdf/en/af74c6fb6f6415b0e39e7d5c0c13d3b6driEN.pdfÀtụ:Dead link
  24. ..| Mimarlık Dergisi |...
  25. ..| Mimarlık Dergisi |...
  26. http://www.mimarlarodasiankara.org/dosya/dosya25.pdf Àtụ:Bare URL PDF
  27. http://www.mimarlarodasiankara.org/dosya/bulten-87.pdf Àtụ:Bare URL PDF
  28. http://architecture.gau.edu.tr/Userfiles/files/YOk%20CV%20Eng%202013%20March%20Hossein%20Sadri.pdfÀtụ:Dead link