How Voters Feel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
How Voters Feel
ọrụ edemede
Isiokwu nlebanyapolitical communication Dezie
Odee akwụkwọStephen Coleman Dezie
mba osiObodoézè Nà Ofú Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta2013 Dezie

How Voters Feel bụ akwụkwọ nke afọ 2013 nke Stephen Coleman, Prọfesọ nke nkwukọrịta ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Mahadum nke Leeds.[1][2]

Banyere[dezie | dezie ebe o si]

Akwụkwọ a bụ gbasara usoro ọmụmụ nke ọchịchị onye kwuo uche ya, na ọkachasị omume ya kacha amata nke bụ ịtụ vootu. Akwụkwọ a na-eleba anya na nghọta pụrụ iche banyere otú ọ dị ịbụ nwa amaala onye kwuo uche ya. Akwụkwọ ahụ na-ele anya na nghọta pụrụ iche banyere otú o si eche na ọ bụ nwa amaala ọchịchị onye kwuo uche ya. Akwụkwọ ahụ dabeere na nyocha miri emi nke gụnyere ajụjụ ọnụ 60 na ndị na-eme ntụli aka na na Ndị na'abụghị ndị-atụ vootu.[3][4][5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. How Voters Feel | Politics: general interest | Cambridge University Press. cambridge.org. Retrieved on 2014-04-16.
  2. Game (2014). "Stephen Coleman,How Voters Feel". Local Government Studies 40 (2): 333–335. DOI:10.1080/03003930.2014.884270. 
  3. 'How Voters Feel': Latest Book by Professor Stephen Coleman is Published » Institute of Communications Studies. ics.leeds.ac.uk. Retrieved on 2014-04-16.
  4. How Voters Feel - Stephen Coleman - Guardian Bookshop. guardianbookshop.co.uk. Archived from the original on 2014-04-17. Retrieved on 2014-04-16.
  5. Coleman. "Electoral reform begins at the polling station | Stephen Coleman | Comment is free | theguardian.com", The Guardian, theguardian.com, 2010-05-08. Retrieved on 2014-04-16.