Hsissen

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hsissen
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịFrench Algeria Dezie
Aha ọmụmụAhcène Larbi Benameur, أحسن العربي بن عمر Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Disemba 1929 Dezie
Ebe ọmụmụAlgiers Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya29 Septemba 1959, 1959 Dezie
Ebe ọ nwụrụTunis Dezie
ihe kpatara ọnwụrespiratory disease Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, odee egwu, Odee akwụkwọ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1939 Dezie
ngwa egwumandora, olu egwụ Dezie
ụdịAlgerian chaabi Dezie

  Hsissen (December 8, 1929 September 29, 1958) bụ onye Algeria na-agụ egwu.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Hsissen na 15 rue Monthabor na Casbah nke Algiers n'ezinụlọ dị ala, sitere na Maâtkas (Tizi Ouzou Province). Site na nwata, o nwere mmasị na ụdị chanson na ọrụ nke onye na-ede egwu El Hadj M'Hamed El Anka. Ọ na-akwanyekwara ọrụ Khelifa Belkacem ùgwù ma nwee mmasị na ya. Mgbe ọ dị afọ iri abụọ na atọ, o guzobere otu ndị egwú. Hsissen jikọtara ịhụnanya ya maka egwu na ime ihe ike na Movement for the Triumph of Democratic Liberties na National Liberation Front.

Hsissen nwụrụ na Tunis na Septemba 29, 1958, mgbe ogologo oge nke ọrịa akpa ume gasịrị. E liri ozu ya n'ala nna ya na Septemba 29, 2012, na ncheta afọ irí ise na anọ nke ọnwụ ya. Nke a dakọtara na ncheta afọ iri ise nke nnwere onwe Algeria.[1] E liri ya na El Kettar Cemetery.

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Les grandes figures de l'art musical Algérien, Tome 1, Edt : ENAG, Alger, 2008; nke Abdelkader Bendameche.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Netleb Rebbi Yaafou Aaliyaon on YouTube
  • Ayoul Azagrane Lebhar on YouTube
  • Atir elqafs on YouTube
  • Nhar El Djemaa Rah Tiri on YouTube
  • Fassem qala on YouTube
  • Ayoul izagran levhar on YouTube
  • Staâfar exzzu ccittan on YouTube
  • Elbaz ouel ghorab on YouTube