Huaishang District
Ọdịdị
Huaishang District
aha gọọmenti | 淮上区 ![]() |
---|---|
mba/obodo | China ![]() |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Bengbu ![]() |
dị na mpaghara oge | UTC+08:00 ![]() |
nhazi ọnọdụ | 32°57′50″N 117°20′38″E ![]() |
Koodu Nzipu ozi | 233000 ![]() |
webụsaịtị | https://www.huaishang.gov.cn/ ![]() |

Templeeti:Infobox settlement Huaishang ( Chinese) bụ mpaghara obodo Bengbu, Anhui Province, nke China.

Nkewa nchịkwa
[dezie | dezie ebe o si]Ka ọ dị ugbu a, Mpaghara obodo Huaishang nwere oke mpaghara otu, obodo atọ na otu obodo mepere emepe. [1]
- Otu oke Mpaghara
- Oke Mpaghara Huaibin (淮滨街道)
- Obodo atọ
- Xiaobengbu (小蚌埠镇)
- Wuxiaojie (吴小街镇)
- Caolaoji (曹老集镇)
- Otu Obodo mepere emepe
- Meiqiao (梅桥乡)
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ 蚌埠市-行政区划王 http://www.xzqh.org (zh). XZQH. Retrieved on 2012-05-24.