Huguette Bello
Ọdịdị
Huguette Bello
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | France |
aha n'asụsụ obodo | Huguette Bello |
Aha ọmụmụ | Marie-Huguette Antoinette Bello |
aha enyere | Huguette |
aha ezinụlọ ya | Bello |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Ọgọọst 1950 |
Ebe ọmụmụ | Saint-Pierre |
Asụsụ obodo | French language |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language, Réunion Creole |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, pensioner, professors, scientific professions |
Ebe ọrụ | Paris |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Pour La Réunion, Reunionese Communist Party |
candidacy in election | Second round of French legislative election, 2017 |
webụsaịtị |
Huguette Bello (Amụrụ n'abalị iri abụọ na anọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1950) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị French si Réunion.
Onye bụbu onye otu Reunionese Communist Party (PCR), ọ kewara na ndị Kọmunist n'afọ 2012 wee guzobe otu nke ya, For Réunion (French: Pour la Réunion, PLR).
Ọ bụ onye nnọchi anya na French National Assembly, ebe ọ na-anọdụ na Gauche démocrate et républicaine (Democratic and Republican Left) otu ndị omeiwu, nke gụnyere French Communist Party (PCF) na ndị nnọchi anya ndị ọzọ. Ọ bụbu onye otu ndị omeiwu Radical-Citizen-Green (Radical-citoyen-vert (fr)) site n'afọ 1997 ruo afọ 2002, nke gụnyere, n'etiti ndị ọzọ, Reunionese Communist Party, Greens, na Radical-Socialists, mana ọ bụghị PCF.