Human trafficking in the State of Palestine

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

A hụla ma kọọrọ ịtụ mgbere ahịa mmadụ na mba Palestine site n'ọtụtụ ebe.

Ọmụmụ ihe[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Disemba afọ 2009, Sawa bipụtara akụkọ dị peeji iri abụọ na isii, site na United Nations Development Fund for Women (UNIFEM), nke gụnyere na enweghị nchịkọta data gbasara ịtụ mgbere ahịa mmadụ na mba Palestine.[1][2] Ọzọkwa, akụkọ ahụ na-akpọku òtù gọọmentị mba Palestaịn ka ha guzobe iwu ọhụrụ nke kwesịrị ijide n'aka na a na-emeso ụmụ nwanyị dị ka ndị omempụ na-ahụ maka mpụ na ọ bụghị ndị omekome.[1]

Ihe kpatara ya[dezie | dezie ebe o si]

E hotara oke ịda ogbenye na enweghị oke akụ na ụba dị ka isi ihe na-akpata ịtụ mgbere ahịa mmadụ na mpaghara ndị mba Palestine. Ihe omume ndị ọzọ gụnyere mmegbu mmekọahụ na ọrụ ụmụaka.[3]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Report lifts veil on trafficking, prostitution of Palestinian women. CNN. CNN.com (2009). Retrieved on 2014-04-13.
  2. Trafficking and Forced Prostitution of Palestinian Women and Girls: Forms of Modern Day Slavery; PDF. Archived from the original on 2013-06-01. Retrieved on 2014-04-13.
  3. A Human Rights Report on Trafficking in Persons, Especially Women and Children, PDF