Hyginus Ekwuazi
Ọdịdị
Hyginus Ekwuazi
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Hyginus |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-enyomi ihe nkiri |
| Onye were ọrụ | University of Ibadan |
[1]Prọfesọ Hyginus Ekwuazi bụ onye bụbu onye isi nke Ngalaba Ihe nkiri na Faculty of Arts na Mahadum Ibadan, Naijiria. [2] bụkwa Onye isi nchịkwa nke Nigerian Film Corporation . [1]
Ekwuazi na-arụ ọrụ ugbu a dị ka onye ọka ikpe n'ọtụtụ asọmpi na ememme, gụnyere Africa Movie Academy Awards, ọ bụkwa onye nkuzi na School of Media and Communication [3] na Mahadum Pan-Atlantic na Lagos, Nigeria. [4]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Short film not for trainees, says Prof. Ekwuazi. thenationonlineng.net (27 May 2014). Retrieved on 3 June 2016.
- ↑ Dons seek new ways of teaching theatre art (19 January 2016). Retrieved on 3 June 2016.
- ↑ Home. smc.edu.ng. Archived from the original on 2025-06-25. Retrieved on 2023-11-04.
- ↑ An Analysis Of Hyginus Ekwuazi's Dawn Into Moonlight: All Around Me Dawning. Archived from the original on 17 June 2016. Retrieved on 3 June 2016.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Profaịlụ Hyginus Ekwuazi na Mahadum nke Ibadan