Ibadan South-East

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ibadan South-East bụ ọchịchị ime obodo na Oyo State, Nigeria.  Isi ụlọ ọrụ ya dị na Ụlọ Nzukọ Mapo.  Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 200.

Ọnụ ọgụgụ mmadụ[dezie | dezie ebe o si]

O nwere mpaghara nke 17 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 266,046 na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]