Ibarapa East

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ibarapa East bụ mpaghara gọọmentị ime ọbọdọ dị na Oyo Steeti, Naịjirịa, nke ndị Ibarapa mejupụtara. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Eruwa.

O nwèrè mpaghara nkè 838 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 118,226 na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.

Koodu ozi nkè mpaghara ahụ bụ 201.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.