Ibtissam Bouharat

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ibtissam Bouharat
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBelgium, Morocco Dezie
Aha enyereIbtissam Dezie
aha ezinụlọ yaBouharat Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Jenụwarị 1990 Dezie
Ebe ọmụmụAntwerp Dezie
Asụsụ obodoBerber languages Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Berber languages Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Ibtissam Bouharat (Arabic; amụrụ na 2 Jenụwarị 1990) bụ onye na agba bọọlụ nke na agba dịka onye na eme egwuregwu netiti KV Malines . A mụrụ ya na Belgium, ọ na anọchite anya otu ụmụ nwanyị nke mba Morocco.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Bouharat malitere ọrụ ya na Dilbeek Sport. N'afọ 2005, ọ gara Brussels iji sonye na RSC Anderlecht wee malite ọrụ ọkachamara ya, site nebe ahụ. Ọ kwagara ọzọ noge ọkọchị nke afọ 2006 na KV Mechelen. N'ime afọ atọ na Mechelen, Bouharat agafeghị ịnọdụ ala na bench dị ka onye na agba bọọlụ. Nke ahụ mere ka ọ gaa nụzọ dị iche iji sonye na klọb ọhụrụ, DVK Haacht. Noge ọkọchị nke afọ 2010, ọ kwụsịrị igwu egwu na Tweede Klasse wee gaa otu afọ igwu egwu maka Eva's Tienen. Na 25 Mee 2011 ya na Romelu Lukaku, Vadis Odjidja, Faris Haroun na François Kompany gbara bọọlụ ọrụ ebere megide Racism. Ọ gbara bọọlụ ruo 30 June 2011 na Tienen wee sonye na ngalaba bọọlụ ụmụ nwanyị nke Lierse SK. Kemgbe 20 Mee 2012 ọ nọ nokpuru nkwekọrịta na Standard Liège. Mgbe Bouharat gbara bọọlụ na egwuregwu 13 na goolu 2 maka Standard Feminina, ọ hapụrụ Liège wee kwaga RSC Anderlecht na Brussels.[2][3][4][5][6][7][8]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Ibtissam Bouharat "100% derrière les Lions"", Maghress. Retrieved on 19 November 2017.
  2. "Le Standard engage Bouharat", FootFeminin.be, 22 May 2012. Retrieved on 19 November 2017.
  3. Bakkali. Ibtissam Bouharat : " Nous sommes capables d'y arriver. " (fr). Mountakhab.net. Archived from the original on 19 December 2016. Retrieved on 19 November 2017.
  4. LNA. Le Nouvel Afrique – Mensuel d'informations – Un regard positif sur l'Afrique – Football féminin – Ibtissam Bouharat (IB), internationale belge convoitée par l'équipe nationale du Maroc [01/2011]. www.lenouvelafrique.net. Retrieved on 19 November 2017.
  5. Ibtissam Bouharat Played Match Against Racism – Scouting Team (en). www.scouting-team.com. Retrieved on 19 November 2017.
  6. Mahieu. Geen CAN 2012 voor Ibtissam Bouharat, wel een nieuwe club (nl-nl). www.loft6.be. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 19 November 2017.
  7. Said.A. Ibtissam Bouharat signe au Standard de Liège (fr-fr). lionsdelatlas.net. Archived from the original on 22 December 2017. Retrieved on 19 November 2017.
  8. Anderlecht Online – Ladies: Bouharat back to Anderlecht (02 Jun 13) (en). www.anderlecht-online.be. Retrieved on 19 November 2017.