Idara Otu
Ọdịdị
Idara Otu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Julaị 1987 |
Ebe ọmụmụ | Atlanta |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, sprinter |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
so na | 2012 Summer Olympics |
Idara Otu Audio (amụrụ n'abalị ise n'onwa Julaị n'afọ 1987, na Atlanta, US ) bụ onye Naijiria na-agba ọsọ. Ọ sọrọ mpi na egwuregwu 4 × 400 m relay event na Summer Olympics.[1]
Ọ bụkwa onye bidoro Let Girls Read, Run, Grow Foundation, nke na-enyere ụmụ agbọghọ na ewerọ ego ma ọbu ọnye eyeme aka iga n'ihu na ndụ site na agụmakwụkwọ, egwuregwu na ọrụ ugbo ma nwee olile anya izụpụta ndị ga abu ndị ọchịchị na ụwa.[2]