Idris Abdul Karim

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Idris Abdul Karim
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịMalaysia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Novemba 1976 Dezie
Ebe ọmụmụJohor Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuJohor Darul Takzim II F.C., Sri Pahang F.C., Johor Darul Takzim F.C., Negeri Sembilan FA, Malaysia national football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Idris Abdul Karim (onye amụrụ n'abalị̀ iri abụọ na itoolu n'ime ọnwa Nọvemba afọ1976) bụ onye egwuregwu bọọlu Malaysia, na-arụ ọrụ ugbu a dịka onye scout maka Johor Darul Takzim na Malaysia Super League .

Johor - onye na-agbachite ndị ọnọ n'etiti n'egwu ball ya na Johor na-egwuri egwu oge atọ tupu ọ kwaga Pahang FA . O mechara laghachi n’obodo ya wee sonyere otu egwuregwu Johor FC . O mechara sonyere Negeri Sembilan FA wee bụrụ onye ama ama maka otu Hoben Jang Hoben kemgbe ahụ.

O tinyere ezi mgbalị maka mmekorita ya na onye ọnọ n'etiti bu Rizal Sukiman na afọ amara ha tinyekwa mgbalị mmekọrịta nke ya na Johor FA wee nwekwazie ezi mmekorita ya na onye bụburu onye otu ya, Rezal Zambery Yahya na onye isi egwuregwu ala ha Muhammad Shukor Adan, onye laghachiri na Negeri Sembilan FA .

Idris nọchitekwara anya Malaysia na 1995 ruo 2000. Ọ gbara egwuregwu enyi na enyi megide Arsenal na 1999.

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Idris Abdul Karim at National-Football-Teams.com
  • Idris Abdul Karim at Soccerway