Idris Alkali

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Idris Alkali
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1960 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2018 Dezie

Alkali nwetara postgraduate diplọma na ọmụmụ diplọmatic site na Mahadum Westminster. O nwetara masta degree abụọ site na National Defense University, Master nke Science na atụmatụ nchekwa nke mba site na National War College na Master nke Arts n'ọmụmụ atụmatụ nchekwa nke sitere na College nke International Security Affairs.[1][2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Na mbido ọrụ agha ya, ezigara Alkali na Infantry Corps mgbe e mesịrị ebuyariagha buga ya na Intelligence Corps. Oso na ndi 34th Regular Course. Na 28 Juun 1986, e nyere ya regular combatant commission n'ọkwa second lieutenant nke mere okenye n'otu ọkwa site na 4 Julaị 1983. Alkali bụbụ onye nke Nigeria Army Armour Corps were bia bụrụ Major General n'afọ 2014. Ọ rụọla ọrụ dị ka ọchịagha nke ụlọ akwụkwọ agha ndị agha Naịjirịa, ọchịagha nke isi ụlọ ọrụ Armor Corps, onye isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka nchekwa ndị isi agha na onye isi nchịkwa, isi ụlọ ọrụ ndị agha nke di na Abuja. Alkali lara ezumike nka na ndị agha Naịjirịa na 7 Ọgọst 2018 ka ọ rụchara ọrụ afọ iri atọ na ise.[3][4][2][1]

  1. 1.0 1.1 "General Alkali to get befitting burial, says Army", P.M. News, 31 October 2018. Retrieved on 2 August 2021.
  2. 2.0 2.1 Samaila, Humaira (5 November 2018). Takaitaccen tarihin Janar Idris Alkali (Hausa). Legit.ng. Retrieved on 2 August 2021.
  3. Missing General: Nigeria army don see grave wia bad pipo bury Maj. Gen. Mohammed Idris Alkali. BBC News Pidgin (26 October 2018). Retrieved on 3 August 2021.
  4. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named DAI